Stew: Ị ga-erinwụ ofe tomato esi China wee tụbata?

Ebe foto si, @Chefmide
Kamgbe ụbọchị ole na ole gagoro nụ, okwu 'Stew' ka na-ewu na soshal media.
Akụkọ pụtaburu na ndị uweojii Naịjirịa na-ahụ maka ịgbochị ngwaahịa ọjọọ ị bata na Naịjirịa anwụchiela ofe tomato (stew) eji ego ruru nde naira iri abụọ na asatọ esi China wee tụbata.
Ndị mmadụ kọwakwara egwu ọhụrụ otiegwu ama ama bụ Wizkid tiputere ka stew ose juru n'ime ya mana ndị mmadụ ka nwee echiche puruiche gbasara stew nke esi China ebụbata.

Ebe foto si, @chefmide
Osote onyeisi ndị uweojii Naịjirịa na-ahụ maka ịgbochị ngwaahịa ọjọ ị bata na Naịjirịa bụ Abdullahi Kirawa kwuru na ya bụ atumaatu dị njọ makana o nwereike merụ ahụike ahụ.
Ihe ndị mmadụ na-ekwu na Soshal midia
@mr_phaisal kwuru na ọ ghọtaghị udiri ofe tomato ndị mmadụ na-atụbata na Naijiria

Ebe foto si, @chefmide
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
@Griffinstreaks kwuru na iwe na-ewe ya maka etu mmadụ sị kulite ga tụbatawa ofe tomato na mba ọzọ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@smart33hypertek kwuru na ndị na-atụbata ofe Tomato na Naịjirịa chọrọ igbu ụmụ Naịjirịa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@FutureRoyal kwuru na ọ ma na ọ ga-abụ onye Igbo tụbatara ya bụ ofe tomato.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
@Ameer_SSani kwuru na ọ ga-ebido tụbatawa garri ebe ọ bụ na ana -atụbatazị ofe tomato na Naịjrịa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
@Duke4ril1 juru kedụ ka mmadụ ga-esi hapụcha ihe ndị ọzọ bara uru ga tụbawa ofe tomato.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
Akụkọ ndị ga-amasị gị: