Pamela why: Gini mere o ji ewu na soshal?
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ihe nkiri a gbasara Pamela na enyi ya nwaanyị bụ ndị Saụt Afrịka emeela ka soshal midia nwuru ọkụ.
N'ime ihe nkiri a, ụkọchukwu na-ekpere ha abụọ ekpere gwara enyi Pamela na ọ bụ Pamela na-ebute nsogbu ọ na-enwe na ndụ ya.
Ozugbo enyi Pamela nụrụ nke a, ọ bara ya ọgụ.
Nke a mere ka ndị ọzọ nọ n'ụlọụka ahụ nọrọ ka ndị kụjara akụja.
Kamgbe ahụ, ụfọdụ ndị mmadụ na-arịọ Chukwu ka o wepụrụ ha enyi ọbụla ga-adị ka Pamela na ndụ ha.
Lee ụfọdụ ihe ha kwuru na soshal midia:
@masthibo kwuru na ọ maghị ihe mere ndị mmadụ ji ekweta n'ọlụebube ndị ụkọchukwu na-eme na Africa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@The_Duela jụrụ sị ma enyi Pamela a ga-agbaghara Pamela maka ihe ọjọọ o mere ya?
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@morgan59137314 kwuru na ihe a dika egwuregwu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Ọtụtụ mmadụ nọ n'elu soshal midia kwuru na ọ dịka egwuregwu ahaziri ahazi. Ụfọdụ jikwa ohere a gwa BBC na onye amụma ahụ (ụkọchukwu) kwuru ihe ahụ ekwuteghị ya n'ihi na o nwerike ịbụ amụma ụgha.
Ụfọdụ na-ekwukwa na ya bụ amụma etisaala ezinaụlọ tụmadị ebe onye na-ebu ya anaghị ekwu eziokwu.
"Pamela" ka na-ewu n'elu soshal midia mana ọ dịkwa ka ihe nkiri a emere ka ndị mmadụ mụrụ anya ka azụ gbasara ụdịrị enyi ha na-anabata na ndụ ha.









