Ndịagha ekwuola na ha gbapụtara mmadụ ruru 1000 Boko Haram nwụchiri

Ndị agha Naịjirịa

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Ndịagha Naịjirịa kwuru na ọ bụ ndị na-alụ ọgụ Operation Lafiya Dole gbapụtara ndị a
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ndịagha Naịjirịa ekwuola na ha zọpụtara mmadụ karịrị otu puku n'aka ndịagha Boko Haram.

Ha kwuru na ha si n'obodo dị iche iche n'ime Boma dị na Borno steeti zọpụta ha.

Ndị a gbapụtara gụnyere ọtụtụ ụmụnwaanyị na ụmụaka nakwa ụmụokorobia ndị kwuru na a magidere ha ịlụ agha Boko Haram.

N'ihe ha depụtara na Twitter, ha kwuru na enwere ndị ọzọ tinyeere ha aka, iji gbapụta ndị a.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

N'agbanyeghị na ha kwuru na ha agbapụtala ndị eji eji, ha ewepụtaghị foto ọbụla iji gosi ndị ahụ ha gbapụtara.

Nke a bụ ugboro atọ n'ime ọnwa anọ ndị agha na-ekwu na ha gbapụtara ndị mmadụ n'aka ndị Boko Haram.

  • N'ọnwa Febụwarị, ha kwuru na ha gbapụtara mmadụ otu puku na otu narị na iri atọ (1,130) nso Sambisa na Lake Chad.
  • N'ọnwa Epreelụ, ha kwuru na ha gbapụtara ụmụnwaanyị narị atọ (300).

Ihe ndị ọzọ ha depụtara:

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Skip X post, 4

End of X post, 4

Mgbapụta ndị a akwụsịghị ndị Boko Haram ịkpa mkpa mkpa ha na-akpa.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ