Coronavirus: Kedụ etu ọrụ gị si ghere oghe nye coronavirus?

Ọrụ dị iche iche nwereike ibute coronavirus

Ọtụtụ mmadụ alaghachịla n'ọrụ ha n'ọnwa ole na ole gọọmentị machichara ngagharị maka ọrịa coronavirus.

Mana egwu ka na-atụ ndị mmadụ ma ha onwereike ibute ọrịa a site n'ụlọọrụ ha.

coronavirus
Akara ntụ-ntụ

Ya mere BBC ji wepụta ihe mkparịtaụka a ga-enyere ndị mmadụ aka ịchọpụta ma ha o nwereike ibute coronavirus n'ụlọọrụ ha dị iche iche.

Pịa aka ebe ka ị họọrọ ụdị ọrụ ị na-arụ ma chọpụta ohere dị, nke i nwereike iji bute coronavirus;

I kwesịrị inwe tekịnụzụ JavaScript ọgbara ọhụrụ na ịntanet siri ike iji mepee ihe mkparịtaụka a.