Ikeogu Oke: Etu ndị na-ede mbem si echeta ya ugbua

Aha onyonyo, Mkparịta ụka BBC Igbo na Ikeogu Oke
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

BBC Igbo chọpụtara na Ikeogu Oke dị afọ iri ise na otu nwuru n'ụbọchị 24 Nọvemba n'Abuja ebe ọ na-anata ọgwụ maka ọrịa kansa Ayịnya (Pancreatic cancer).

Cheta na Oke bụkwa onye turu ugo ndị ụlọọrụ Nigeria Liquified Natural Gas mụpụtara dịka onye kachasị ede mbem nke afọ 2017.

Ndị ihe ọ na-ede na-amasị apụtala na soshal media na-eto ndụ ọma o biri.

‏@martin_ijir n'elu akara ya na Twitter dere na mbem na-eto nnukwu mmadụ Oke bụrụ

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@chikaunigwe dere na Oke nwere obi ọma.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

‏@jekwuozoemene chetara onyeọbụla na Igbo nwere nkwenye na mmadụ anaghị anwụ anwụ na ọ bụ njem ka onye ahụ na-aga.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

‏@BuraBariNwilo dere na ọgaghị echefu ihe ọma niile Oke dere.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Ikeogu ritere ego puku dọla 100 dịka onye kachasị ede mbem na Naịjirịa nke a kpọrọ "Nigerian Prize of Literature" maka akwụkwọ ya ọ kpọrọ "The Heresiad".

Ihe mere akwụkwọ ahụ ọdị iche bụ na o dere ya n'usoro ndị Igbo ji agụ mbem.

Akụkọ ga-amasị: