French Open: Serena Williams apụọla

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ụlọ ntaakụkọ AP na-ekwu ugbua na agbara ewguregwu Tennis bụ Serena Williams apụọla na French Open.

Ha kwuru Williams pụrụ na-egwurewgu ka ọ pụtara na o nwere asọmpị ya na Maria Sharapova ka ga-agba.

Lee ebe ndị AP gbasara akụkọ a n'elu akara soshal midia Twitter ha:

Serena dị afọ ịrị atọ n'isii gwara ndị ntaakụkọ n'obodo Roland-Garros nke mba France taa n'ọbụ n'ihi ahụ ọ merụrụ n'obi ka o ji pụọ n'asọmpị ahụ.

Serena na Maria Sharapova na-akwado ịgba asọmpị agba nke anọ taa bụ Mọnde.

Lee ihe BBC Sport dere na Serena kwuru:

Nke na-egosi na ọ bụ maka ezinaulo ha ka o jiri rapụ asọmpị a.

Akụkọ ga-amasị gị