You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ndị Enugwu etipụla mkpu akwa maka enweghị ezi mmiri ọṅụṅụ na steeti ahụ
Akụkọ maka ụkọ mmiri dị n'Enugwu steeti ugbua na etu o si emetụta ọtụtụ ezinụlọ
Steeti ise a kachasị gbuo mmadụ na Naịjirịa n'afọ 2025
Ụlọọrụ 'Beacon Security and Intelligence Limited' na-ahụ maka inyocha ihe gbasara nchekwa na Naịjirịa nakwa mpaghara Sahel n'Afrịka kwuru na ihe gbasara nsogbu nchekwa beletara n'afọ 2025 karịa nke afọ 2024.
NA EME UGBU A, Mmadụ iri abụọ na abụọ anwụọla dịka kreen dara n'ụgbọokporo ígwè na mba Thailand.
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Jenụwarị 2026.
Ndịagha Amerịka ebunyela ndị otu ha ngwaagha n'Abuja
Nke a dị n'ozi ụlọọrụ US Africa Command (Africom) bipụtara n'akara X ha n'ụbọchị Tuzde 13 Jenụwarị 2026.
Chimamanda Adichie enyela ụlọọgwụ Euracare ụbọchị asaa iji wepụta ozi niile gbasara nwa ya nwoke
Chimamanda Adichie na-ebo ụlọọgwụ Euracare ebubo nleghara anya, dịka o kwuru na ọ bụ amaghịeme ha kpatara ọnwụ ya nwoke bụ Nkanu nnamdi, mana ndị ụlọọgwụ ahụ gọpụrụ onwe ha.
Iko Mba Afrịka 2025
Afcon 2025: Super Eagles Naịjirịa na Desert Foxes Ọljirịa ga-achịpụ ya
Ịmaaka a ga-amalite mgbe ọ ga-akụ elekere ise nke mgbede (n'oge ndị Naịjirịa) n'ụbọchị Satọde 10 Jenụwarị 2025, ebe a ga-ahazi ya n'ọgbọ egwuruegwu Stade de Marrakech, Ouahat Sidi Ibrahim.
4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Jenụwarị 13, 2026, Duration 0,50
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Jenụwarị 13, 2026
Gọọmenti emepeela ụlọakwụkwọ a tọọrọ ụmụakwụkwọ ha na Kebbi Steeti
Kọmịshọna na-ahụ maka agụmaakwụkwọ praịmarị na sekọndịrị na Kebbi Steeti bụ Halima Bande kwupụtara nke a oge ọ na-agwa ndị ntaakụkọ okwu ngwangwa ya na ndị isi ụlọakwụkwọ nwechara nzukọ gbasara nchekwa na Birnin Kebbi n'ụbọchị Tuzde 13 Jenụwarị 2026.
EFCC: Gịnị mere ụfọdụ ikpe nrụrụaka ji egbu oge?
Onyeisi ụlọọrụ EFCC bụ Ola Olukoyede kọwara na ịkpụpụ ndị mmadụ n'ụlọikpe maka nrụrụaka, ọkachasị ndị a ma ama bụ nke e kwesịrị ime ezigbo nnyocha doro anya.
Sim Fubara: APC ajụla ịnabata atụmatụ ịchụtu Gọvanọ Rivas steeti n'ọkwa
APC ajụla ịnabata atụmatụ ịchụtu Gọvanọ Rivas steeti n'ọkwa
Pastọ Chris Okafor enyefeela onwe ya n'aka ndị uweojii n'okwu ebubo mmetọ
Otu ụkọchụkwu enyefeela onwe ya n'aka ndịuweojii dịka a na-ebo ya ebubo mmetọ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.