Anambra election 2021: "Ntuliaka bụ oge anyị ji emekarị ọfụma" - onye azụmahịa

Aha onyonyo, Etu oge ntuliaka si enye azụmahịa aka

Ọnọdụ nchekwa ugbua riri ntuliaka mperi n'afọ a.

Dịka ndọrọndọrọọchịchị maka ntuliaka ọkwa Gọvanọ Anambra steeti si aga nke afọ 2021, ndị nọ n'isi ekwe mbipụta akụrụngwa e ji atụmgbere ntuliaka na-atule etu ndọrọndọrọ ọchịchị nke afọ 2017 si dị iche na nke 2021.

Na-agbanyeghi ya, obere ego batara nye ndị na-ebipụta ihe akụrụngwa ntuliaka afọ 2021.

Chiemela Mgbeahuru rụpụtara onyoonyo a.

Kirie ya n'uju: