'Gọọmenti kwere nkwa inye m N5000 kwa ọnwa maka enweghị m onye olileanya mana ahụbeghị m tọrọ'

Aha onyonyo, "Ahụbeghị m N5000 gọọmentị kwere na nkwa" - Nwaanyị Ajadu n'Enugwu

Janet Udunta bụ nwaanyị ajadu akọọwala etu o sibeghi hụ N5000 gọọmentị etiti kwere ndị ogbenye na nkwa.

O kwuru na ahụhụ echiela ya ọnụ n'ala ebe ọ na-achụ nta ego ahụ.

Ọ kwara arịrị maka etu o si eji ụkwụ aga ebe tere aka iji nweta ego ahụ mana ọ mịtabeghi mkpụrụ.

Gee okwu ya n'uju.

Akụkọ a si n'aka Nnamdi Agbanelo na Chiagozie Nwonwu