Nnennaya Okoriano: 'Ndị kụtụrụ ụlọ m na-arụgharị ya' - Nwaanyị ajadu Ebonyi steeti
Nnennaya Okoriano agwaala BBC Igbo ka ụmụ di ya nwụrụlanụ si kweta ịrụgharị ụlọ ya ha kụtụrụ.