Ndị natara N5000 ego gọọmenti etiti na-enye ndị ogbenye

Aha onyonyo, Lee ndị natara N5000 gọọmenti etiti na-enye ndị ogbenye

Atụmatụ nke gọọmenti etiti hiwere iji na-enye ndị ụwa na-atụ puku naịra ise kwa ọnwa ebirila ọkụ n'ebe ụfọdụ na Naijiria.

Ụfọdụ ndị riterela elele n'ego ahụ n’Ifitedunu dị n’Anambara steeti gwara BBC Pidgin uche ha maka atụmatụ ahụ.

Akụkọ ga-amasị gị: