Anambra election 2021: Ihe kpalitere mmụọ Ben Etiaba, nwa Virgy Etiaba ịzọ ọkwa Gọvanọ

Aha onyonyo, Anambra election 2021: Ihe kpalitere mmụọ Ben Etiaba, nwa Virgy Etiaba ịzọ ọkwa Gọvanọ

Benett Etiaba bụ ọgụegọ a ma ama na Naịjirịa maka ọkwa dị icheiche ọ nọrọla na ya.

O kwukwara na ọ zụrụ ụmụ ya niile n'ụlọakwụkwọ n'ala Naịjirịa n'ihi na o kwenywere na ihe ga-adị mma.

Ọ rụtụkwara aka n'etu o si banye ndọrọndọrọ ọchịchị.

Lee ihe ọ gwara BBC n'uju ebe a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: