Covid-19 in India: Etu nsogbu Covid n'India si emetụta be anyị bi ebe a

Aha onyonyo, 'Etu nsogbu Covid-19 n'India si metụta anyị bụ ndị Igbo bi ebe ahụ'

Ọrịa coronavirus na-akpa mkpamkpa na mba India ugbua.

Otu nwa afọ bi mba ahụ kọwarala BBC Igbo etu ihe si kwụrụ ugbua n'obodo ahụ.