Covid 19 Palliatives: 'Warehouse' ndị a gara wakpoo na-abụghị ebe e dowere ihe enyemaka Covid 19

Ebe foto si, Twitter/Okey Adibe
Akụkọ na-ewu kamgbe ngwụcha izu ụka a gara aga bụ etu ndị mmadụ si wakpoo ụfọdụ ụlọ e dowere ihe oriri enyemaka maka Covid-19.
Nke a mere ka ndi bi na steeti dị na mpaghara ndi ọzọ chọwa ụlọ ọdọahia nke ha ga-awakpo.
A hụrụ ụfọdụ ọdọahia na-abụghị ebe e dowere ihe enyemaka maka Covid -19.
Akachukwu Egwuonu bụ onye nwee ọdọahia akpọrọ "Anambra Rice" kọrọ BBC etu esi wakpoo ọdọ ahịa ebe ọ na-edowe osikapa ya, ma buo akpa osikapa ruru 2,000.

Ebe foto si, Akachukwu Egwuonu
O kwuru na ụbọchị Fraide gara aga ka ndị nchekwa ya kpọrọ ya gwa ya na ndị omekome awakpola ọdọ ahia ya, ma jụọ ya ma ọ ya gbalie egbe elu?
Egwuonu kwuru na ọ gwara ndị nche ya ha agbakwala egbe ọbụla maka ụmụnwaanyị ndịdi ime sokwa na-ebu osikapa n'ọdọ ahịa ya.
O kwuru na ugbua, ụlọọrụ ya amalitebeghị ọrụ makana ụlọrụ ndị uweojii ha gara mee mkpesa agbapeghị.
O kwuru na ụlọọrụ ya ga-anabata enyemaka ọbụla si n'aka gọọmenti.
N'elu soshal midia, ọtụtụ mmadụ na-akatọ ụfọdụ ndị ntoroọbịa gara n'ọdọ ahịa onye azụmahịa igwe eji esi nri. Akụkọ na-apụta ugbua na ụfọdụ ndị wakporo ma buo igwe eji esi nri ebughachile ya.
Okey Adibe bụ onye nwee Clayarts Place na-eti na-ebe na a gbara ọdọahịa ya ọkụ, gbarie kpam kpam.

Ebe foto si, Okey Adibe
Adibe kwuru na o nweghị ihe o wepụtara n'ọdọ ahịa ya.

Ebe foto si, Okey Adibe
Ndị mmadụ gara wakpoo ọdọahịa ebe e dowere ihe enyemaka Covid-19 n'Umuahia, Abuja, Calabar na Enugwu

Otu onye nwụrụ n'Awka ebe ndị mmadụ wakporo ụgbọ bu nri 'palliative' n'Anambra steeti.
Ka ndị hụrụ ihe mere si wee kọọ, otu onye ahụ nwụrụ ka a na-azọ isi n'ime ụgbọ bute nri ndị edosara kemgbe inye aka maka ahụhụ ndị mmadụ tara n'oge ọrịa coronavirus.
Ndị jiri anya ha hụ ihe mere sị na ọ bụ mpụtara ngagharịiwe EndSARS butere nke a dịka ndị bi na Legọs kwuru na ha achọpụtala ebe nrị enye m aka gọọmenti kwesiri inye ha maka coronavirus.
Ndị mmadụ wakporo otu ụlọ edowere ihe oriri nke mere na ndi bi steeti na mpaghara ndi ọzọ bidoro ịchọ nke ha ma na-awakpo ụlọ ndị mmadụ.
Lee ụfọdụ ebe awakporo na ọchịchọ 'Palliative'
Ụlọ Omeiwu Teslim Folarin - OYO steeti
Ndị omekome awakpola ụlo omeiwu nke Oyo steeti bụ Teslim Folarin.
Ọ bụ n'ehihe satụde ka ndị omekome wakporo ụlọ omeiwu Teslim Folarin dị na Ring Road n'Oyo steeti.
Aka ndị uweojii steeti ahụ mechara kpara mmadu asaa aka eboro ebubo na ọ bụ ha soro wakpoo ụlo ahụ.
Akụko na-ekwu na ọ bụ akụrụngwa eji enyere ndị mmadụ aka nke gọọmentị wepụtara ka ndi a zuru.
Yinka Folarin bụ nwaane Teslim Folarin kọwara na ebugharịrị ụbọchi ekwesịri ike akụrụngwa ndịa bụgas ya ọnwa Nọvemba maka etu ọnọdụ ihe dị na Naịjirịa.
Lee ka o si akpọtụ na Twitter
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2

End of X post, 3
Ọdọ ahịa na-ere ngwa ahia Elektọniks - Osun steeti
Ihe onyonyo nọ na soshal Midịa na-egosi ka ndị mmadụ na-abanye otu ụlọ ma na-eburu akụrụngwa Elektonik dị iche iche.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4

End of X post, 5
Ọdo ahia na ụlọ onye omeiwu - Calabar, Rivers Steeti.
Ndị omekome a , awakpoola ọtu ebe na Calabar nke dị na Cross River steeti.
Ufodu ebe ndị a gụnyere
1) Ụlọ omeiwu Victor Ndoma-Egba.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
2) Ụlọọrụ WAEC
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
3) Ọdọ ahịa Value Mart
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8
4) Ụlọọgwu maka ndị nwere ọrịa ụbụrụ
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 9
5) Ụlọ ọrụ gọọmentị CrossRiver steeti na-emepụta akwa
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 10
6) Ụlọ oriri na nkwọri - Bulavaad
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 11
7) Ụlọ ihe nracha Cold Stone dị na MArian Road, Calabar
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 12
8) Ụlọ omeiwu Gershom Bassey
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 13
Akụkọ ka na-abịa