Justina Obioma Ejelonu: Ekene ka na-agara nwaanyị Igbo ya na Stella Adadevoh nwụrụ maka Ebola

Adadevoh/Akagha

Ebe foto si, @Adadevohlives/@dennisakagha

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ụwa ka na-eto Stella Adadevoh na nọọsụ Justina Ejelonu tufuru ndụ ha maka igbochi mfesa ọrịa Ebola.

Ha abụọ bụ ndị ọrụ ahụike nabatara nwoke Liberia ahụ akpọrọ Patrick Sawyer n'ọnwa Jụlai 2014.

Otu onye ozi ya dara ụda bụ nke di nọọsụ Justina Ejelonu depụtara nwute ya n'akara twitter ya.

Justina na di ya

Ebe foto si, @dennisakagha

Di ya bụ Dennis Akagha kwuru na ọ na-echeta nwụnye ya nwụrụnụ kamgbe afọ isii maka Ebola mere ka eburu ya buga n'ebe ndopu.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Akagha depụtara na nwunye ya zutere Sawyer bu Ebola n'ụbọchị mbụ o bidoro ọrụ n'ụlọọgwụ ahụ ọ biara ịnata ọgwụgwọ.

O kwuru na ihe na-ewute ya bụ etu ndị mmadụ si na-eto sọsọ dọkịta rụrụ ọrụ ụbọchị Patrick Sawyer bu Ebola bata ụlọgwụ ebe nwunye ya na-erụ ma hapụ ito nọọsụ Justina Ejelonu tufuru ndu ya ebe ọ na-agwọ Sawyer.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Dennis kwuru na o nwekwara ndị so wee lekọta Sawyer anya ebunyeghị ụkpa ekele.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@Iam_KingBuchi si na dịka a na-echeta dọkịta Stella Adadevoh ka ghara ichezọ nwada nọọsụ Justina Ejelonu a na-akpọtaghị aha dịka ndị nwụrụ maka Ebola.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Mana ndị mmadụ nọkwa na-ebunye dọkịta Stella Adadevoh ụkpa ekele agbanyeghị nke a.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Onyeọrụ BBC kelekwara dọkịta Adadevoh etu kwụsị mfesa ọrịa Ebola na Naịjirịa.

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 6

Akụkọ ndị ga-amasị gị: