National grid collapse: Gịnị mere ọkụ jirii nyụọ pịị na Naịjirịa?

Ndị mịnịstrị na-ahụ maka ọkụ ewepụtala atụmatụ ọhụrụ ga-eme ka ụlọọrụ ndị na-enye ọkụ na ndị ga-akwụnwu ụgwọ ọkụ nwee ike na-emekọrịta ihu na ihu.

Ebe foto si, Other

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ọtụtụ mmadụ na Naịjirịa na-agbarụ ihu maka etu ọkụ jiri nyụọ pịị na mba ahụ niile ugboro abụọ n'otu ụbọchị.

Ọ bụghị na ọkụ adịghị bụ ihe amaghị ndị Naịjirịa anya, maọbụ na nke a mere ka nke na-emebu mbụ.

Nke na-ese okwu bụ ọtụtụ mmadụ na-akọwa na ya bụ ihe adịgidela ruo oge ọ kwesịrị ịbụ ihe adịghị akọzị akọ.

Ihe a mere ka aha dịka "NEPA" na "National Grid" malite iwu na Twitter ka ndị mmadụ na-ekwu uche ha maka ụlọọrụ ọkụ latrik dị iche iche.

Ngalaba na-ahụ maka ma ikesa ọkụ a kpọrọ "Transmission Company of Nigeria" (TCN) wepụtara okwu ha jiri kọwa ihe mere.

Ha sị na ọ bụ ọdịda igwe na-ebu ọkụ latrik gagharịa Naịjirịa dara, butere enweghi ọkụ na Naịjirịa dum.

"E nwere otu nsogbu akụrụngwa anyị nwere ka o ji nkeji iri atọ na anọ gafee elekere iri na abụọ nke ehihe. Ya bụ nsogbu metụtara ọku ịga ụfọdụ mpaghara Naịjirịa."

Ka nke a mechara, ụlọọrụ na-eke ọkụ latrik dị iche iche malitere ịkọwara ndị na-ego ha ọkụ ihe mere.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Ulọọrụ Ikeja Electric dị na Legọs gwakwara ndị ahịa ha etu okwu siri kwụrụ.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Lee etu ndị Naịjirịa siri tinye ọnụ n'akụkọ ọkụ na-adịghị ọzọ na mba ahụ niile.

Ndị a na-eme ụlọọru ọkụ latrịk akaja site n'ịkpọ ha 'ochie' ha.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Skip X post, 4

End of X post, 4

Skip X post, 5

End of X post, 5

Skip X post, 6

End of X post, 6

Skip X post, 7

End of X post, 7

Skip X post, 8

End of X post, 8

Skip X post, 9

End of X post, 9

TCN na onwe ha ekwuola na ha emesiela ihe kpara enweghị ọkụ a:

Skip X post, 10
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 10

Ihe nkiri a ga-amasị gị:

Aha onyonyo, Solomon Ukoha onye nrụputa akụrụmgwa