Hauwa Liman: Ọnwụ ya wutere anyị nke ukwu - Gọọmentị

Ebe foto si, Nigerian goverment
Ọnụ na-ekwuchietere Muhammadu Buhari bụ Garba Shehu kwuru na ọnwụ Hauwa wutere onyeisiala nke ukwu.
O ziga kwara ndị otu Red Cross ozi itiakanobi maka ọnwụ nwata nwaanyị ahụ bụbu onye ọrụ ha.
O kwuru na Buhari nabatara ọnwụ ya dịka ihe si n'aka Chineke mana o kwukwara na gọọmentị Naịjirịa nakwa ndị enyemaka ha na mba ofesi nwara ike ha igbochi ọnwụ Hauwa Liman.
Garba Shehu gwara BBC na Buhari nyere ndịisi ndịọrụ nchekwa dị ịcheiche ikike ịme ihe ọbụla ọ ga-ewe iji kpọlata Hauwa na ndị otu ya mana onweghi isi.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Gọọmentị etiti kwuru na ha nwara ike ha ịzọpụta Hauwa Liman onye ndị Boko Haram gburu ụnyaahụ bụ Monde.
Ndị Boko Haram tọrọ Hauwa Liman nakwa Saifura Ahmed, ndị ọrụ gbatagbata mba ụwa a kpọrọ 'International Committee of Red Cross' na Borno steeti n'ọnwa Maachi, afọ 2018.
N'akwụkwọ ozi nke Minista mgbasaozi bụ Lai Mohammed wepụtara, o kwuru, na "gọọmentị mere ihe niile ha nwere ike ime iji zọọ ndụ ya tupu nakwa oge ndị ji ya nyere iji gbuo ya."
Mana ọtụtụ ndị Naịjirịa na-atụ arịrị ma na-ebo gọọmentị ebubo ume ngwụ sị na a gaara azọpụta nwa ada ahụ ma ọ bụrụ na gọọmentị mere ihe o kwesiri.
Oby Ezekwesili onyeisi otu 'Bring Back Our Girls' bere anya mmiri.
O kwuru na obi mgbawa n'ọnwụ nwa ada ahụ churu ya ụra.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

End of X post, 3
Onyeisi ụlọomeiwu ukwu bụ Bukola Saraki katọrọ ogbugbu Hauwa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Atiku Abubakar kwuru na ọ bụ ihe obi mwute na ogbugbu egburu Hauwa ma rịọ gọọmentị ka ha gbaa mbọ zọpụta Leah Sharibu na ụmụaka niile ndị Boko Haram ji.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Gọvanọ Gombe steeti bụ Hassan Dankwado gosikwara obi mwute.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
Demola Olarewaju kwuru na Naijiria na Buhari gbahapụrụ Hauwa ka ọ nwụọ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
Maureen Kabrik kwukwara otu ihe ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8
Chima Matthew Amadi kwuru na Naijiria gbadoro anya na okwu ndọrọndọrọ ọchịchị hapụ Hauwa ya anwụọ n'aka ndị Boko Haram.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 9
Akụkọ ndị ga-amasị gị: