Aisha Buhari ọ gbapụla egbe ọzọ?

Aisha Buhari

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, A mara Aisha Buhari, nwunye onyeisiala Muhammadu Buhari dịka onye na-ekwu uche ya enweghị egwu ọbụla
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Nwunye onyeisiala Naijiria bụ Aisha Buhari agbarụọla ihu na ihe na-eme n' otu APC dịka otu ahụ na-eme ntuliaka imeụlọ.

N'igwe okwu Twitter, Instagram na Facebook ya n'ụtụtụ taa bụ ụka, Aisha kwuru na ọ bụ ịhe tara ọjị anya ịgwa ndị mmadụ zụọ akwụkwọ ntuliaka oke ọnụ ahịa, ebe ha ma na ha chọrọ inye ndị nọkwa ikike ịnọchite ha ọzọ.

Ọ sịrị na agbanyeghị na APC bụ pati na-akwado 'mgbanwe' ma nwee onye na-alụ ọgụ maka ikike dịrị onye dịka onyeisioche, na mpụ onye mere ka ọ dị ya (impunity) na-aga n'ihu n'otu ahụ.

"Ọ bụ ihe mgbawa obi na ndị chọrọ ịzọ ọkwa ọchịchị jị ego ha tara ahụhụ kpata zụọ akwụkwọ ngosi mmasị, ịchụ nta vootu, ebe ha ma na pati ha ga-enye ndị nọbu n'ọkwa ahụ ikike ịzọ ọzọ."

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Oge BBC Igbo kpọrọ ọnụ na-ekwuru Buharị bụ Garuba Shehu ịnụta ọsịsa ụlọọrụ onyeisiala n'okwu Aisha kwuru, ọzahị ekwenti ya, nke ọ na-asa ozi ekwenti(sms) e zigara ya.

Ihe ụmụ Naijiria na-ekwu maka ya na Twitter

@OsasCruz na-ekwu na o nwere ike ọ bụrụ na o nwere ndị zubara n'akara Aisha Buhari tinye ozi ahụ.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

@Alvinvanx kwuru na o kwesịrị ka otu PDP jiri Aisha Buhari mee osote onyeisiala n'ihi eihe ọ na-ekwu.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@O_Nife kwuru na etu Aisha Buhari sị agwa oke nọ n'ọhịa ihe dị na ngịga gosiri na alụmdịnanwunye ya na ndị ya amaghị kwụrụ, na ọ bụghị ihe ya chọrọ ịhụ na nwaanyị ya ga-alụ.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Mana @mj_genius na-ekwu na ihe mere ka Aisha kwuo ụdị okwu a bụ n'ihi na nwanne ya nwoke zọrọ ọkwa gọvanọ Adamawa enwetaghị ihe ọ chọrọ na ọ bụghị maka ịhụnanaya ọ hụrụ ndị ọha Naijiria.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5