Ndịagha Naịjirịa achụsasịala ndị Boko Haram na Gudumbali

Ebe foto si, Getty Images
Ndị agha Naịjirịa awuchiela ma busokwa ndị Boko Haram agha n'obodo Gudumbali dị n'okpuru ọchịchị Guzamala na Borono stetti.
N'akwụkwọ ozi onye nkwuchiteọnụ ndịagha bụ Brigadier General Texas Chukwu bipụtara kọwara na ndị Boko Haram wakporo obodo ahụ n'abalị ụbọchị 7 ọnwa Sepụtemba iyi ndị mmdụ egwu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2
O kwuru na ndị ọchị ehi ahụ kwechiri ịpụ mana ndịagha Naịjirịa emehirị ha ebere cha cha ebe ha merụrụ ha ahụ dị egwu.
Onyeisi Command Sector 3 ndịagha bụ General Uwem Bassey kelere ndị agha ahụ maka ịnapụta obidi ahụ n'aka ndị Boko Haram ma gwa ndị obodo ka ha gbado anya ma na-emekw ihe dịrị ha na-atụghị ụjọ.
Cheta na ndịagha Naịjirịa eteela ha na-aluso ndị oyi egwu Boko Haram agha mana a chụọla ha ọsọ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: