Angela Nwosu: "Ihe mmadụ na-echere ndị ọzọ bụ ihe na-abịakute onye ahụ"
Onye ama ama na soshal bụ Angela Nwosu ekwuola na ụfọdụ ndị ihe na-esiri ike bụ maka na ha na-enwe obi ọjọọ mgbe ha hụrụ onye ihe ọma na-emere.
Nwosu kwuru nke a na mkparịtaụka pụrụ iche ya na BBC Igbo nwere n'ọdị nso a.
Ọ kọwara na-etu ihe ọma si abịara mmadụ bụ mgbe mmadụ na-enwe obi ọma maka ihe ọma meere ndị ọzọ, ma rịọọ ka Chukwu gozie ha.
Gere ndụmọdụ ya n'uju n'ihe onyonyoo dị n'elu.
N'igosi ihe onyoonyo a, abụghị na BBC kwenyere n'okwukwe ya maọbụ ahịa ọ na-ere.
Vining Ogu na Chimezie Ucheagbo so ndị mere ya.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:

