Zidane, Xavi na Iniesta onye bụ ọkaibe n'egwu bọọlụ?

Zidane, Iniesta na Xavi

Ebe foto si, Getty Images/AFP

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

A kọwa akụkọ ndị na-agba bọọlụ nke ọma n'ebe etiti, aha ndị dịka Zidane, Xavi na Iniesta ga-agbapụta ezigbo ihe.

Aha ndị a nwuru ọkụ na soshial midia dịka ọtụtụ ndị hụrụ egwuregwu bọọlụ n'anya na-akọwapụta onye ha chere bụ ọkaibe.

Kedụ ndị bụ Zidane, Xavi na Iniesta?

Zinedine Zidane bụ nwaafọ mba Fransị, ọ gbara Real Madrid bọọlụ ma bụrụ onye nchịkọta ha ugbua.

Zidane mabutara Iko Mbaụwa n'afọ 1998 dịka ọ na-agbara mba ya bụ Fransị bọọlụ.

Xavier Hernandez Creus e ji Xavi mara bụ nwaafọ mba Spen gbaara otu egwuregwu Barcelona bọọlụ.

Ọ mabutere Iko Mbaụwa mgbe ọ na-agbara mba Spen bọọlụ n'afọ 2010.

Andres Iniesta Lujan bụ nwaafọ mba Spen gbaara otu egwuregwu Barcelona bọọlụ.

Iniesta mabutere mba Spen Iko Mbaụwa n'afọ 2010.

Ụfọdụ ndị họrọ Zidane dịka ọkachaibe n'ime ndị a:

@iam_Mubarak7 sị ka enye ya naanị Zidane na osisi kpọrọ nkụ iri na ọ ga-amabute Iko Champions League

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Mana ndị ọzọ sị na Xavi na Iniesta ka Zidane agba bọọlụ.

@CaliforniaPato

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Akụkọ ga-amasị gị: