You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Champions League: Kedụ ndị obi ha ko n'elu ugbua?
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Ụnụ adịkwa njikere maka asọmpị egwuregwu bọọlụ Champions League nke mgbede a?
Cheta na ọ bụ Liverpool na Porto ga-achịpụ ya ebe Man City na TottenHam ga-esukọ mpi n'otu oge ahụ bụ elekere asatọ nke mgbede ụbọchị April itoolu.
Ndị otu egwuregwu Mancity depụtara na twitter ha etu ha si hazi onwe ha maka asọmpị mgbede a.
Soro anyị ka ịmara etu ya bụ asọmpị ga-esi ga.