Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa

Ngalaba na-ahụ maka ntụliaka na Naịjirịa bụ INEC n'ịchafụ haziri ntụliaka onyeisiala Naịjirịa n'ụbọchị iri abụọ na ise nke ọnwa Febụwarị afọ 2023 ma kpọputa Bola Ahmed Tinubu nke otu patị APC dịka onye meriri ya bụ ntụliaka.
Kama ụfọdụ na-ekwu na ọtụtụ nrụrụaka juputara na ya bụ ntụliaka ebe ndị ọzọ nabatara ya.
BBC gara gbaa ndị mmadụ ajụjịụ ọnụ ihe bụuche ha maka mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa a e mere nsonso a.
Lee ihe ha nwere ikwu.








