BBC Africa Eye: Njem nwaanyị na-achọ nna ya

Aha onyonyo, BBC Africa Eye: Njem nwaanyị na-achọ nna ya
BBC Africa Eye: Njem nwaanyị na-achọ nna ya

Ihe ruru ụmụaka pasentị iri anọ na mba Kenya amaghị ndị bụ nna ha dịka ọnụọgụgụ si gosi na mba ahụ.

Nwaada Namukabo Werungah, onye ntaakụkọ a ma ama na Kenya so n'otu n'ime ndị a na-ahụbeghị nna ha, maọbụ mara onye ọbụ ruo mgbe ha toputara okenye.

BBC sonyeere Werungah dịka ọ malitere njem a pụrụ iche ịbanye n'ime obodo dị icheiche na Kenya, na-ajụ ese iji chọta nna ya.

Njem a adịghị mfe ma ncha, n'ihi na ọtụtụ afọ agafeela, ọtụtụ ihe agbanweela.

Kiri etu nwaada Werungah si gaa njem ya, nakwa ihe ọ gatara.

Namukabo Werungah