Ọgbambọ: 'E kpuru m isi mana a na m emepụta ncha nakwa ude ọbụla ị chọrọ'- Chinazaekpere
Chinazaekpere Obioma-Henry kpuru isi mana ọ na-arụpụta ncha na ude ọbụla ị chọrọ.
Ọ kọwara ka o si kpuo isi makana ọ bụghị osinachi.
Ihe ndị ọzọ ọ kọwara maka ihe isi ike ikpu isi wetara ya tupu ọ chọpụta ọrụaka ịmepụta ncha na ude ga-akpalite mmụọ gị.