ESUT: Lee nwada dị afọ 24 na-akụzị na mahadum a
Chinonye Egbo dị afọ iri abụọ na anọ na-akụzị na mahadum Enugu State University of Science and Technology.
Ka o nwetechara 'first class' na mahadum ahụ, ka enyere ya ọrụ dịka onye nkuzi.
Egbo kwuru na ọ na-arụkwa ọrụ ndị ọzọ, na-agụ PHD ya ugbua ma na-ele anya ịbụ ọkammụta n'oge na-adịghị anya.
Kirie ihe ndị ọzọ o kwuru ebe a ga-akpalite mmụọ gị.