Hair and Nail Designer: Ihe m ji bụrụ ọkaibe n'ime isi nakwa mbọ ụmụnwaanyị - Kizito

Aha onyonyo, Hair and Nail Designer: Ihe mere m ji bụrụ ọpụrụiche n'me isi na mbọ ụmụnwannyị - Kizito

Onyeka Okoye e ji Kizito maara ekwuola na ọ kuzierela ụmụ ntoroọbịa karịrị iri ise etu e si eme isi nakwa mbọ ụmụnwaanyị.

O kwukwara na ọ bụ ụmụnwoke kacha amụta ọrụ n'aka ya ọsịsọ makana ha na-etinye uchu n'ọrụ ịchọmma n'ihi na ọ na-enye ego.

Kirie ihe ndị ọzọ o kwuru gụnyere etu o si bido, ihe ndị chere ya aka mgba nakwa ebe ọ nọ ugbua.

Ọ bụ Chigozie Ohaka na Chiemela Mgbeahuru mere akụkọ a