Career Choice: Ọrụ bekee na ịrụrụ onwe gị ọrụ, kedụ nke na-amasị gị?
Ọrụ aka mmadụ abụghị ihe eji egwu egwu.
Ya mere o ji adịmkpa ịkpachapụ anya n'ịhọrọ nke ga-abara gị.
Lekwa uche ndị ntorọbịa Igbo gbasara isiokwu a.
Ọrụ aka mmadụ abụghị ihe eji egwu egwu.
Ya mere o ji adịmkpa ịkpachapụ anya n'ịhọrọ nke ga-abara gị.
Lekwa uche ndị ntorọbịa Igbo gbasara isiokwu a.