Ogbambọ: Lee nwaanyị bụ ọkaibe n'ịrụ ụgbọala
Ifeyinwa Okonkwo e ji "Madam Benz" mara ekwuola ka o si malite irụ ọrụ ụgbọala.
O kwuru na ọ rụọla ọrụ a ruo afọ iri abụọ.
Okonkwo kwuru na iru ụgbọala aghịaghị ahụ nke bụ na ụmụnwaanyị nwereike iji ya mere aka ọrụ.
O kwuru na ọ ga-achọ ka ụmụ ya banye ọrụ a.
Kirie ihe o kwuru n'uju ebe a.