'Ọsọ ahịa enyela m ego mana lee ihe mere m gaghị ekwe ka nwa m mee ya'
Ị nụtụla maka ịgba ọsọ ahịa? Ị mara ihe ọ pụtara? Chima na-agba ọsọ ahịa n'Enugu akọwala ihe mere o ji ka na-eme ya ka afọ isii gachara agbanyeghị na ọ gaghị ekwe ka nwa ya ọbụla gbaa ọsọ ahịa.
Ọ kwuputekwara uru na ọghọm dị na ya bụ ọsọ ahịa.
Nnamdi Agbanelo mere akụkọ a
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: