Ogba mbọ: 'Etu m si eji nsị mmadụ na anụmanụ emepụta gaasị e ji esi nri
Prince Obioma dị afọ iri atọ na abụọ si Imo steeti na-agbanwe ureure wee mepụta gaasị017880 e ji esi nri.
Ọ gwara BBC Igbo na ọ gara mba Kenya ga mụọ ya bụ atụmaatụ ọfụma.
O kwuru na Biogas ga-enyere gị aka ka ịghara na-awụsa ureure na bee gị etu ọbụla o si sọọ gị.
Obioma kwuru na biogas anaghị agbawa dịka gasi si na mmanụ agbịdị.
Gere ya n'uju ebe a.