Kara Bridge Fire: Mkpamkpa ọkụ tanker na-akpa n'elu akwammiri a

Ọkụ tanka

Ebe foto si, Lasema

Nkọwa foto, Ndị mmadụ gbakọrọ ebe ahụ agbanyeghị na ọkụ nwereike ifesa ha
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Nyakasi ụgbọala bu ihe butere ọkụ ọgbụgba tanka na-agba na akwammiri Kara ugbua dịka onyeisi Ụlọọrụ Lagos State Emergency Management Agency si kwuo.

Olufemi Oke-Osanyintolu kwuru na chi fotechara ọfụma na ọ bụ ụgbọala anọ ka ọkụ ahụ ka na-agbatọsi.

O kwuru na ụgbọala abụọ n'ime anọ a gụnyere tanka bu mmanụ ụgbọala nakwa gwongworo bu gassi nakwa nke nọ nkịtị.

N'okwu ya, anyị emenyụọla ọkụ ahụ site n'enyemaka ndị ụlọọrụ mmenyu ọkụ ndị ọzọ gbatara ọsọ ebe ahụ.

Osayintolu kwuru na etu ọ dị ugbua na onwebeghị ozu ebuputere ebe ahụ mana ha ahụla mkpịsị ahụ mmadụ ọkụ gbakasarị.

Cheta na Osayintolu depụtara n'ụtụtụ na ọkụ si na tanka abụọ kụkọtara onwe ha ka na-agba na akwammiri Kara dị n'ụzọ Ibadan Expressway dị na Legọs.

Kedụ ka o si mee

Osayintolu kwuru na tanka bu mmanụ ụgbọala na ibe ya kụkọtara isi nke mere ka nnukwu ọkụ gbawa ebe ahụ.

Ọkụ tanka

Ebe foto si, Lasema

O kwuru na ha ka na-emenyụ ọkụ ahụ n'ụtụtụ a.

Ọdachị a emeela na onweghị ndị si ụzọ akwammiri Kara na-abata Legọs ugbua.

O butekwara kpachi kpach di egwu n'okporouzọ ahụ.

Ihe ndị mmadụ na-ekwu na soshal midia

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Skip X post, 4

End of X post, 4

Akụkọ ka na-abịa.