Ọgba Mbọ: 'Amalitere m ịrụpụta mkpuchi imi iji nyere ndị mmadụ aka' - Nwa Aba

Aha onyonyo, 'Amalitere m ịrụpụta mkpuchi imi iji nyere ndị mmadụ aka' - Nwa Aba

Ikwani Ukoha Emmanuel bụ onye ụkọchukwu na-arụpụta mkpuchi imi.

Ọ sị na oteela ya ọ hapụru ịkwa akwa mana dịka okwu coronavirus dara, o wee laghachị n'ọru iji nyere ndị mmadụ aka.

Ikwani kọwara etu e si achọpụta akwa dị mma iji akwa mkpuchi imi nakwa etu o si arụpụta ya.

Ndị mepụtara ya: Ikechukwu Kalu na Chiemela Peter.

coronavirus
coronavirus branding