Coronavirus Tips: Ahụ onye nwụrụ anwụ o nwere ike ibufe mmadụ coronavirus?

Aha onyonyo, Ahụ onye nwụrụ anwụ o nwere ike ibufe mmadụ coronavirus?

Ọrịa coronavirus egbuola ihe karịrị mmadụ 40 na Naịjirịa.

Nke mere ka ngalaba 'National Centre for Disease Control' wepụta ndụmọdụ etu e kwesịrị isi lie onye ya bụ ọrịa gburu.

Ọ bụ eziokwu n'ozu onye nwụrụ anwụ anaghị ekesa ya bụ ọrịa nke ukwu, mana ọ kwesịrị ka ndị mmadụ kpachapụ anya.

coronavirus
coronavirus branding