Coronavirus Tips: Gee ntị na ndụmọdụ si n'ọnụ ụmụntakịrị

Aha onyonyo, Ndụmọdụ si n'ọnụ ụmụntakịrị maka ọrịa coronavirus

Ọrịa coronavirus emeela ụwa niile ahụnanya ekwe.

Ma okenye ma nwata, o nweghị ndị ya bụ ọrịa hara.

Lee etu ụmụntakịrị si kọwaara BBC Igbo ihe ha ghọtara gbasara ọrịa a nakwa etu a ga-esi zeere ya.

Onye mere ya bụ Ebere Ekeopara.

coronavirus
coronavirus branding