World Cancer Day: Eji m ụkwụ bịa ụlọọgwụ mana ozugbo m nụrụ ihe na-eme, aganwuzịghị m ije
Abumchukwu Ezeilo bụ onye rịaburu ọrịa kansa ma merie kọrọ akụkọ ihe mere ụfọdụ ji anwụ n'ọrịa kansa bụ maka ha anaghị aga ezigbo ụlọọgwụ.
Na mkparịtaụka ya na BBC nwere, Ezeilo kọrọ akụkọ ka ya si gbalahụ kansa.





























