Talcum Powder: Kwụsilata ka isi ete nzu bekee maka ọrịa Kansa- Ọkammụta akpụkpọahụ
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, ọkaibe n'ihe gbasara idozi akpụkpọ ahụ bụ Eudoka Nwosu kọwara n'ezie na nzu bekee ụfọdụ na-ebute ọrịa kansa akpa akwa nwaanyị.