Nigeria's oldest prisoner: 'E libeghi nna m makana ụmụnne m ndị nwoke anọghị ya'
BBC Igbo gakwuru ikwu na ibe Celestine Egboluche n'Akọkwa, Imo steeti, ịmata ihe ji nkịta ọnwụ gbasara olili ya dịka nwa ya nwaanyị bụ Chisom si kwuo.
Mana igwe na ndị ichie obodo ya bụ Owerre-Akokwa, kwuru sị na ha amaghị na ọ nwụọla, na ha na-eche ka nwa ya nwoke bịa gwa ha maka ọnwụ ya.
Chisom na onwe ya kwuru etu nna ya si nwụọ nakwa etu o si masị ya ka e lie nna ya n'obodo ya.
Lee ihe nkiri a ka ị nụ ihe na-egbochi Chisom ili nna ya.
Lee anya ebe a maka akụkọ BBC Igbo mere maka ya mbụ:
Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo, Chimamaka Ihenacho na Vining Ogu
Akụkọ ndị a ga-amasị gị:


