Oriental Brothers: Maka na m bụ onyeisi, ha chere na m na-eri ego nanị m - Kabaka

Aha onyonyo, Oreintal Brothers: Maka na m bụ onyeisi, ha chere na m na-eri ego nanị m - Kabaka

Oriental brothers wuru ewu mgbe elu bụ ala ọsa. ọ bụ ebe ha na-eti egwu ka ndị ụlọọrụ na arụ na ụlọegwu a na akpọ 'Afrodisia' hụrụ ha were jụọ ha ma ha a ga-etinwu egwu.

Lee etu ha si bido na ihe butere mgbasa 'Oriental Brothers'.

Ndị mere ihe nkiri a bụ Vining Ogu na Ikechukwu Kalu.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: