"Ihe bụ Biafra n'ezie bụ inyere nwanne gị aka" - Illbliss
Onye otiegwu nakwa ọma mbem bụ Tobechukwu Ejiofor ekwenyeghị na a na-emegbu ndị Igbo.
Ọ sị na ndị Igbo kwesiri ị gba mbọ kwalite onwe ha nakwa ala Igbo.
O kwuru na ihe bụ Biafra n'ezie ya bụ "onye bata, ya kpọbata nwanne ya".