Zoro Swagbag: Echebum na m ga-abụ 'Engineer' maka nne m
Chimaobi Owoh bụ ọtiegwu a ma dịka Zoro bụ onye ji mbem Igbo akpalite ndị mmadụ mmụọ n'usoro agba ọhụrụ.
N'akụkọ a, Zoro kọwara etu o si malite ịgụ egwu na etu o si chọọ ịbụ "Engineer" makana ọ bu ihe nne ha chọrọ.