Biafra at 50: 'Anyị chere na anyị bịara ịnabata ndị enyi, anyị amaghị na ọ bụ ọnwụ ka anyị na-agakwu' - Onye hụrụ 'Asaba Massacre'
Ọ kọwara ebe dị icheiche e gburu ndị mmadụ n'igwe, n'ụbọchị ahụ.
Obi Amuwa gwakwara BBC Igbo etu ebe ato egbukwara ọtụtụ mmadụ n'Asaba.
Ọ gwakwara BBC Igbo na na-agbanyeghị mberede njọ ahụ, ụmụ nwaanyị Asaba merchara lụọ ọtụtụ ndị ugwu, wee bụrụkwa nwunye onyeisi Naịjịrịa.
Ndị mere ihe nkiri a bụ Chris Sanctus Okereke, Chiemela Peters, Ebere Ekeopara na Nnamdi Agbanelo.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: