Onitsha Head Bridge: Ndị uweojii sị na kpachị kpachị agaghị adị
John Abang bịara Ọnịcha Head Bridge

Ebe foto si, Haruna Mohammed
Dịka Ekeresimesi na-atụnye ọkpa, Onyeisi ndị uweojii n'Anambra steeti bụ John Abang na ndị ọrụ ya agaala njem nleta na head bridge Ọnịcha ịmata ka ọnọdụ kpachi kpachi ọkpọrọụzọ sị aga.
Ihe butere njem nleta a bụ maka ebubo ndị mmadụ na-ebo ndị uweojii na ọ bụ ha na-ebute kpachị kpachị na hed briji Ọnicha.
Nke a mere Abang ji mee ya bụ njem ị ga jiri anya ya hụ ihe na-eme n'ebe ahụ.
O kwukwara na n'ezie na kpachị kpachị okporoụzọ na-adịkarị udị oge a mgbe ndị mmadụ na-alọta maka emume Ekeresimesi.
Abang sị na ya na ndị ọrụ ya ekeela nkwụcha ịhụ na enweghị ọgbatauhire ọbụla na ụzọ ahụ n'izu a.
Ndị mmadụ na Twitter sị ka e mee Buhari 'impeach'

Ebe foto si, Getty Images
Ihe Kachasị ewu na Twitter Naịjirịa bụ atụmatụ ka ihe fesara Donald Trump nke Amerịka fesaa onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari.
Ka ọ kwụ ugbua, ọtụtụ mmadụ na etinye ọnu na ya bụ okwu na-ekwu uche ha maka atụmatụ a.
Onwere ndị sị na ọ bụ makana Onyeisiala Buhari anaghi eme ihe ụlọikpe sị ya mee.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2
Nwee ndi na-ekwu na iwe ha bụ maka ihe ha sị bụ etu gọọmentị Buhari jiri emekpa ndị na-eme ngagharị iwe, ọkachasi ndị mere atụmatụ RevolutionNow.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
Nwekwaa ndi sị na ọ bụ maka ụdịrị ego ndi Omeiwu jiri chọọ ịrụagharị ụlọ ọrụ ha.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Nwekwa ndị si na onweghị etu atumatụ a ga-esinwu mee chaa chaaa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5

End of X post, 6
Ka ọ kwụ ugbua, onwebeghi onye ọchịchi Onyeisiala Buhari tinyere ọnu n'okwu a.
Obi adịghị Davido na Tiwa Savage mma maka COZA

Ebe foto si, Instagram/Bobo Ajudua
Otiegwu ndị ama ama bụ Davido, Tiwa Savage na Wizkid na aba ezigbote mba maka etu aha ha jiri na-ewu na soshal midia ụbọchị Tọzde.
Nke a pụtara ka ọtụtụ mmadụ gbarụrụ ihu na otiegwu ndị a sonyere n'ihe onyonyo nke ụlọụka COZA wepụtara maka ịgbasa ozi emume ha.
Adoke alọtala ịzara ọnụ ya - EFCC

Ebe foto si, EFCC
Onye bụbu ọkaiwu gọọmentị Naịjirịa bụ Mohammed Adoke esila obodo Dubai lọta maka ịzara ọnụ ebubo nrụrụaka.
Adoke lọtara n'ihi ọkụ ụlọọrụ EFCC kwanyere ya n'ike mgbe ọ nọ n'obodo Dubai sitena mkparịtaụka onyeisi ha bụ Ibrahim Magu na ndị ọrụ Dubai nwere.
Ndị ọrụ EFCC gara chere ya n'ọdọụgbọelu dị n'Abuja ma duba ya n'ime ụgbọala ha buru ya.
Gọọmentị Amerịka che na Wakanda bụ obodo dị n'ụwa

Ebe foto si, Marvel/Disney
Ụlọ ọrụ na-ahu maka ọrụ ugbo na mba Amerịka eji USDA mara tinyere mba Wakanda n'ime aha ndị ha na ha na-enwe mmekọ ịtụmgbere n'efu.
Onwegeghi mba nọ n'ihe bụ Wakanda maka ọ bụ mba dị n'akụkọ ndi ụlọ ọrụ Marvel akpọrọ Black Panther.
Otu onye na-ekwuru USDA sị na etinyere ala eze Wakanda n'aka na-amaghi ama oge ndi ọru na eme ule.
N'akara internet ụlọ ọrụ a, etinyere ihe ha si na Amerịka na Wakanda na-azụkọ, nke gụnyere ọbọgwụ, inyinya ibu na ehi.
Ha wepụrụ aha Wakanda ka ndị ntaakụko na mba Amerịka malitere ịjụ ajụjụ maka atụmatụ a.
Wakanda bu ụzọ pụta na akwụkwọ Marvel n'afọ 1966, tupu ọ pụtakwa n'ihe nkiri Black Panther n'afọ 2018.
Ọ bụ Francis Tseng, onye tecknụzụ na New Yọk bụ ụzọ nyopụta ihe a.
Ọ gwara ụlọ ntaakụkọ Reuters na ọ gbagwojuru ya anya oge ọ hụrụ atụmatụ a.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
Ndị Omeiwu Nigeria amalitela ikwanyere Uwajumogu ugwu

Ebe foto si, Twitter/Ben Uwajumogu
Dịka akụkọ ọnwu Benjamin Uwajumogu ka na-ewu, ndị ibe ya n'Ụlọ Omeiwu Ukwu nke Naịjirịa amalitela ịkwanyere ya ugwu ikpeazụ.
Ndị Omeiwu a chabiri ọgbako ha nke Tụsde bụ ụbọchị iri na itoolu nke ọnwa Dicemba.
Ha mere ihe Bekee kpọrọ "One Minute Silence" tupu ha emecha ọgbakọ ha dika usoro ha siri kwuo ma onye otu ha nwụọ.
Amatachabeghi etu nwaamadị a siri nwụọ mana akụkọ na-akọwa na omere na mberede.
Uwajumogu na-anọchite anya Imo Nọt n'Ụlọomeiwu ukwu n'okpuru patị "All Progressives Congress" (APC) tupu ihe a eme.
Gịnị na-esere Davido na ụmụ Naịjirịa

Ebe foto si, Getty Images
Otiegwu a ma ama bụ David Adeleke eji "Davido" na ndị agbataobi ya abụọ bụ Tiwa Savage na Wizkid na aba ezigbote mba maka etu aha ya jiri na-ewu na soshal midia maka ihe onyonyo a na-eche si ụka Coza.
Nke a pụtara ka ọtụtụ mmadụ gbarụrụ ihu na otiegwu ndị a sonyere n'ihe onyonyo nke ụlọụka COZA wepụtara maka ịgbasa ozi emume ha.
Davido sị na onweghi oge ya na ụka a mekọrọ ihe onyonyo.
O dere nke a n'aka Twitter ha ma sị ka ha wepụ ya bu ihe onyonyo n'ọsọsọ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8
Ụfọdụ n'ime ha dịka Ugo Ikeakor na-ekwu na ọ dịka Davido a na-akwado Biodun Fatoyinbo nke eboro ebubo mwakpo Busola Dakolo.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 9
Ebe ndị ọzọ dịka Lekan Adigun na-ekwu na o nweghi ihe jịkọrọ Davido na ụlọụka ebe a na-ekpere Chineke.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 10
Ọgbaaghara na Ondo

Ndị na-eme ngagagharị iwe n'akure bụ isis obodo Ondo steeti agbaala otu ụlọụka ọkụ n'ihi akụkọ ụgha na-efegharị na ahụrụ ozu obere nwa a na-achọ achọ
Ndị uweojii kwuru na otu onye nwụrụ na ọgbaghara ahụ ebe nne nwa a na-achọ achọ bụ Modupe Kolawole kwuru na ọ na-enyo maka aka enwe a dị n'ofe n'ọchịchọ nwa ya.
Onyeisiala a gaala na Kano
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 11
Onyeisiala Muhammadu Buhari na-aga njem nleta n'ụbọchị Tụzde na Kano steeti ebe ọ ga-agbape ụlọ akwụkwọ ndị uweojii ọhụrụ.
A na-atụ anya na ndị Emir ise gụnyere Muhammadu Sanusi ga-abịa izute ya ma nabatakwa ya n'emume ahụ
Congress Amerịka etinyela Trump na gbagharịa

Ebe foto si, Reuters
Ndị Ụlọomeiwu nta na mba Amerịka ebinyela aka na akwụkwọ akpọrọ "Articles of Impeachment" na Bekee nke kwuru na Donald Trump emetela ihe ekwesiri iji chutu ya n'ọkwa onyeisiala
Atumatụ a mere Trump onye atọ kemgbe Amerịka malitere nnukwu ibu a fesara.
Anwụchiela ndị ngaharịiwe n'India

Ebe foto si, Getty Images
Ndị uweojii anwụchiela mmadụ puku ole na ole dara iwu megidere ịme ngagharị iiwe maka iwu ọhụrụ ewepụtara na mba India.
Mmachi a machiri ngagharị iwe metụtara obodo ukwu dịka Delhi, Uttar Pradesh na Karnataka.
Naịjirịa adịla njikere?

Ebe foto si, Getty Images
Onyeisi ngalaba egwuregwu bọọlụ na Naịjirịa bụ NFF akpọrọ Amaju Pinnick ekwuola na Super Eagles ga-agba asọmpị mbụ ha iji tozu iko mba ụwa n'ọgbọ egwuregwụ Samuel Ogbemudia dị na Edo steeti.
N'Egwuregwu

Ebe foto si, Getty Images
Otu Liverpool ekwetala na ha na Takumi Minamino ga-ebinye aka na-akwụkwọ nkwekọrịta ọrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Jenụwarị afọ 2020
Cheta na Minamino emeela nyocha ahụ ya dịka ọ na-akwado ịsonye Liverpool.