2019 Caf player of the year award: Aha ndị ga-azọ ọkaibe nke asọmpi Afrịka agbaala

Mohamed Salah

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Onye egwu Liverpool bụ Mo Salah ji nturuugo ọkaibe nke afọ 2018

N'egwuregwu, Confederation of African Football ewepụtala aha ndị nwereike iso na nturu ugo ndị bụ ọkaibe n'egwu bọọlụ nke Afrịka na 2019.

Mmadụ atọ ụmụnwaanyị ndị Naịjirịa na otu nwoke sọ na ndị ana elegara anya maka ya bụ nturu ugo.

N'ime aha 30 ewepụtara, mmadụ 10 si Premia Lig.

Mohamed Salah nke Ijipt bụ onye tugooro ya bụ ụgọ ụgboro abụọ sokwa na ndị ahọpụtara ga-eso zọọ ya na ndị otu ya na Liverpool bụ Sadio Mane nke Senegal na Naby Keita nke Guinea.

Ndị ọzọ bụ Riyad Mahrez bụ onye nyere Algeria aka bute iko Nations Cup nke 2019.

Mahrez sọ na mmadụ atọ ndị Algeria ọzọ sọ azụ nturuugo a.

Ndị ọzọ aha ha pụtara bụ Denis Onyango nke Uganda na-echere ndị Mamelodi Sundowns goolu.

Achraf Hakimi nke Morocco sokwa ya na Victor Osimhen nke Naịjirịa.

N'egwuregwu ụmụnwaanyị, asaa na ime iri ha so gbaa iko mbaụwa nke France 2019.

Nigeria were mmadụ atọ na ya bụ akwụkwọ bụ nke Asisat Oshoala so n'ime ya, ya na ogbo ya nke Saụt Afrịka bụ Thembi Kgatlana.

Ndị ama ama n'egwu bọolụ na ndị ntaakụkọ bụ ndị họpụtara ndị a maka ya bụ nturuugo a ga-eme na Tuzde Ọnwa nke mbụ n'afọ 2020 na Ijipt.

Lee aha ndị pụtara

Ndị okwe (Ụmụnwoke)

Achraf Hakimi (Morocco & Borussia Dortmund)

André Onana (Cameroon & Ajax)

Baghdad Bounedjah (Algeria& Al-Sadd)

Carolus Andriamatsinoro (Madagascar & Al Adalah)

Denis Onyango (Uganda & Mamelodi Sundowns)

Eric Maxim Choupo-Moting (Cameroon & Paris Saint-Germain)

Ferjani Sassi(Tunisia & Zamalek)

Hakim Ziyech (Morocco & Ajax)

Idrissa Gueye (Senegal & Paris Saint-Germain)

Ismail Bennacer (Algeria & AC Milan)

Jordan Ayew (Ghana & Crystal Palace)

Kalidou Koulibaly (Senegal & Napoli)

Kodjo Fo Doh Laba (Togo & Al Ain)

Mahmoud Hassan"Trezeguet" (Egypt & Aston Villa)

Mbwana Samatta (Tanzania & Genk)

Mohamed Salah (Egypt & Liverpool)

Moussa Marega (Mali & Porto)

Naby Keita (Guinea & Liverpool)

Nicolas Pepe (Ivory Coast & Arsenal)

Odion Ighalo (Nigeria & Shanghai Shenhua)

Percy Tau (South Africa & Club Brugge)

Pierre-Emerick Aubameyang (Gabon & Arsenal)

Riyad Mahrez (Algeria & Manchester City)

Sadio Mane (Senegal & Liverpool)

Taha Yassine Khenissi (Tunisia & Esperance)

Thomas Partey (Ghana & Atlético Madrid)

Victor Osimhen (Nigeria & Lille)

Wilfred Ndidi (Nigeria & Leicester City)

Wilfried Zaha (Ivory Coast & Crystal Palace)

Youcef Belaili (Algeria & Ahli Jeddah)

African Women's Player of the Year

Ajara Nchout (Cameroon & Valerenga )

Ange N'Guessan (Ivory Coast & Tenerife)

Asisat Oshoala (Nigeria & Barcelona)

Chiamaka Nnadozie (Nigeria & Rivers Angels)

Elizabeth Addo (Ghana & Jiangsu Suning)

Gabrielle Ouguene (Cameroon & CSKA Moscow)

Refiloe Jane (South Africa & AC Milan)

Tabitha Chawinga (Malawi & Jiangsu Suning)

Thembi Kgatlana (South Africa & Beijing Phoenix FC)

Uchenna Kanu (Nigeria & Southeastern Fire)

Ndị na-agba n'Afrịka

Ali Maaloul (Tunisia & Al Ahly)

Anice Badri (Tunisia & Esperance)

Denis Onyango (Uganda & Mamelodi Sundowns)

Emmanuel Okwi (Uganda & Simba)

Ferjani Sassi (Tunisia & Zamalek)

Fousseny Coulibaly (Ivory Coast & Esperance)

Franck Kom (Cameroon & Esperance)

Herenilson (Angola & Petro de Luanda)

Ismail El Haddad (Morocco & Wydad Casablanca)

Jean Marc Makusu (DR Congo & AS VITA)

Kodjo Fo Doh Laba (Togo & RS Berkane / Al Ain)

Mahmoud Alaa (Egypt & Zamalek)

Meddie Kagere (Rwanda & Simba)

Meschack Elia (DR Congo & TP Mazembe)

Taha Yassine Khenissi (Tunisia & Esperance)

Tarek Hamed (Egypt & Zamalek)

Themba Zwane (South Africa & Mamelodi Sundowns)

Trésor Mputu (DR Congo & TP Mazembe)

Walid El Karti (Morocco & Wydad Casablanca)

Youcef Belaïli (Algeria & Esperance / Ahli Jeddah)

African Youth Player of the Year

Achraf Hakimi (Morocco & Borussia Dortmund)

Amadou Haidara (Mali & RB Leipzig)

Amadou Sagna (Senegal & Club Brugge)

Enock Mwepu (Zambia & Red Bull Salzburg)

Ismaïla Sarr (Senegal & Watford)

Krépin Diatta (Senegal & Club Brugge)

Moussa Djenepo (Mali & Southampton)

Moussa Ndiaye (Senegal & Excellence Foot)

Musa Barrow (Gambia & Atalanta)

Osvaldo Pedro Capemba 'Capita' (Angola & Primeiro de Agosto)

Patson Daka (Zambia & Red Bull Salzburg)

Samuel Chukwueze (Nigeria & Villarreal)

Sekou Koita (Mali & Red Bull Salzburg)

Steve Regis Mvoue (Cameroon & AS Azur Star)

Victor Osimhen (Nigeria & Lille)

Zito Luvumbo (Angola & Primeiro de Agosto)

Ndị nkuzi ụmụnwoke

Aliou Cisse (Senegal - Senegal)

Christian Gross (Switzerland - Zamalek)

Corentin Martins (France - Mauritania)

Djamel Belmadi (Algeria - Algeria)

Faouzi Benzarti (Tunisia - Wydad Athletic Club)

Gernot Rohr (Germany - Nigeria)

Moïne Chaâbani (Tunisia - Esperance)

Mounir Jaouani (Morocco - Berkane FC)

Nicolas Dupuis (France - Madagascar)

Pitso Mosimane (South Africa - Mamelodi Sundowns)

Ndị kuzi ụmụnwaanyị

Alain Djeumfa (Cameroon)

Bruce Mwape (Zambia)

Clementine Toure (Ivory Coast)

Desiree Ellis (South Africa)

David Ouma (Kenya)

Thomas Dennerby (Nigeria)

Ụmụnwoke sị mba dị iche iche

Algeria

Madagascar

Nigeria

Senegal

Tunisia

Ụmụnwaanyị aha ha pụtara

Cameroon

Ivory Coast

Kenya

Nigeria

South Africa

Zambia

Akụkọ ga-amasị gị