AFRIMA Awards 2019: Ihe ndị chabara anya na mmemme a

Ebe foto si, Burnaboy/2baba/Zlatan Instagram page
A na-ekwukarị na ngwụcha izuụka ọbụla na-abụ oge eji akpa obi aṅụrị.
Ọ kpọtụrụ akpọtụ na ngwụcha izuụka a na mba Amerịka, dịka ụgbọ mmemme African Muzik Magazine Awards (AFRIMMA) chịkọtara ọtụtụ ndị ama ama na-eti egwu n'Afrịka.
Ndị dịka Fally Ipupa, 2Baba, Zlatan Ibile, Rema na ọtụtụ ndị ọzọ bịara ya bụ emume.
Site n'ihe ndị mmadụ na-ekwu maka ya bụ emume, lee ihe ndị chabara anya n'emume Afrimma nke 2019.
Etu o si gaa na soshal midia
Ka otu na-ehibe mmemme a kwuputachara na @Nikita_Kering bụ oti egwu ama ama na mpaghara ọwụwa anyanwu Afịrịka dị afọ iri na asaa(17), ndị mmadụ bido kwuwe na nke a nwere ajụjụ so ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Lee ihe otu onye juru.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@lexzy4rael gara n'ihu kele nwada a kwuru na ọ dị afọ iri na asaa bụ oti egwu egwu ama ama na mba Kenya nakwa Afịrịka.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@obiadohtv kwuru na ihe ngosi Teni na-eti egwu tọrọ ya ụtọ nke ukwu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
@ValieDan sepụtara onye Moroko yi uwe Ankara nke Afịrịka wee wụchie na mmemme ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
@MicheyMiles na-ekele Awilo Logomba onye nke o kwuru kpara ya obi ụtọ mgbe o na-etolite etolite.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
@iotama22 sepụtara okwu mịnịsta na-ahụ maka mgbasaozi na ngosi omenaala Naịjịrịa bụ Lai Mohammed kwuru na etu ndị mmadụ si na-akwa ya emu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
AFRIMMA nke 2019 mere na Dallas, Texas ebe ndị dịka Zlatan bụ otiegwu Naịjirịa ritere nturuugo ọkaibe na ndị malitere tiwe egwu ọhụrụ nakwa maka egwu akpọrọ "Killin Dem" nke ya na Burna Boy tiri.
Burna Boy bụzị akara ọkụ ugbua na ndị na-eti egwu na Naịjirịa, ritere nturugo ọkaibe n'iti egwu na mba Afrịka.
Lekwa ụfọdụ ndị Naịjirịa ndị ọzọ ritere nturugo na ya bụ mmemme nke 2019
Phyno- Ọkaibe na ịma mbem
Burna Boy x Zlatan - Killin Dem- Egwu bụ ọkaibe
Rema - Dumebi: Ihe onyonyo kachasị
Davido- Ọkaibe maka itiegwu gafere mba ofesi
Mercy Chinwo- Ọkaibe n'iti egwu ụka
Izzy Odigie- Ọkaibe n'ịgba egwu na mba Afịrịka niile
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
Ihe nkiri ga-amasị gị:










