Flavour, Chidinma, Davido na ndị ọzọ a kpụ n'ọnụ n'izu a

Flavour na Chidimma

Ebe foto si, 2niteFlavourInstagram

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ị ma ihe ndị na-ewu ewu ị na-akwado n'ụzọ dị iche iche mere n'izu a?

Ọtụtụ ihe sitere n'ihe ndị otiegwu mere, ihe wuru n'ogbe ndị egwuregwu nakwa ihe ndị ọzọ, tụrụ ụzụ n'izu a.

Ihe 'dị ire' mere n'izu a, ọtụtụ mere ndị mmadụ obi aṅụrị ndị ọzọ mere ndị mmadụ obi mụrịmụrị.

Dọrọ oche nọrọ ala ka anyị gbaa gị ụkwụ n'eze:

1) Flavour na Chidinma

Akụkọ egwuregwu 'ihunanya' dị n'etiti Flavour na Chidinma fegharịrị n'igwe soshal midịa.

Anyị hụrụ na ha abụọ gụkọrọ egwu a kpọrọ Ihunanya ebighiebi '40 years Everlasting', ka ha abụọ setere onyoonyo na-eme ka ndị mmadụ na-eche na ha na-alụzị onwe ha.

Skip Instagram post, 1
Hapụ Instagram ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of Instagram post, 1

2) Burna Boy

Otiegwu a gosipụtara na a họrọla egwu ya maka ihe nrite Grammy.

Nke a wee mee ka ọtụtụ ndị a ma ama na-ebunye ya ụkpa ekele.

Skip Instagram post, 2
Hapụ Instagram ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of Instagram post, 2

3) Padita Agu

Ọmarịcha nwaanyị a ị hụrụ ebe a wuru ewu n'izu a maka ama ọ gbara maka ihe ọ gabigara n'alụmdị ya.

Ihe o kwuru na-emetụ n'obi.

Skip Instagram post, 3
Hapụ Instagram ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of Instagram post, 3

4) Davido

Di Chioma gbara n'anwụ maka egwu ọhụrụ ọ kụpụtara bụ nke pụtara n'ime abalị 21-11-19 bụ ụbọchị ncheta ọmụmụ ya.

Skip X post
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post

5) Goodluck Jonathan

Goodluck Jonathan

Ebe foto si, Getty Images

Onye bụbu onyeisiala Naịjirịa bụ Goodluck Ebele Jonathan, gbara n'anwụ maka ncheta ọmụmụ ya.

Skip Instagram post, 4
Hapụ Instagram ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of Instagram post, 4

6) Timi Dakolo

Timi Dakolo onye otiegwu

Ebe foto si, @timi dakolo/Instagram

Dakolo tiputara egwu ọhụrụ maka Ekeresimesi n'ụbọchị Fraịde bụ 22 nke ọnwa Nọvemba 2019.

Nke a mere o ji wuo ewu n'izụ a.

7) Jose Mourinho

Jose Mourinho malitere ọrụ ọhụrụ ya na Tottenham Hotspur kemgbe ọnwa iri na otu ọ pụrụ na Manchester United.

Nke a mere o ji wuo ewu n'izu a.

8) Zubby Michael

Izu a na 'Gịnị na-afịọ' nke BBC Igbo, ka Zubby Michael bịara chakee:

O nwetakwara ọkwa gọọmentị n'Anambara steeti, ka Gọvanọ Willie Obiano mere ya onye ndụmọdụ pụrụ iche n'ihe gbasara mgbasaozi.

Akụkọ ga-amasị gị