Queens College: Nwata akwụkwọ kwanyere mbọ na nkuanya etekarala nsị

Ụlọakwụkwọ Queens College
Nkọwa foto, Ụmụakwụkwọ atọ nwụrụ n'ụlọakwụkwo a n'afọ 2017 oge nje banyere na mmiri ha
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ihe onyonyo na-efegharị n'elu soshal midia gosiri ebe nne nwaanyị na-abaso onye nche Queens College ọgụ maka etu ha si chụghachị nwa ya nwaanyị azụ.

N'ime onyonyo ahụ, ndị nche ahụ na-ekwu na ha chụghachiri nwa ahụ azụ makana ọ kwanyere mbọ na nkuanya wee bata n'ụlọakwụkwọ.

Kamgbe ihe ahụ mechara, ndị mmadụ bidoro kwukwe na soshal midia obi ha gbasara ihe nwata akwụkwọ ahụ nakwa nne ya mere.

Lee ụfọdụ ihe ndị ha kwuru.

Ede Akao kwuru na ihe nne nwata akwụkwọ nwaanyị ahụ mere dị mma izunye ya mmanya juru oyi.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@CNebonta kwuru na ọ kwadoghi ụmụakwụkwọ ikwanye nku anya gawa ụlọakwụkwọ, mana etu esi adọ nwata ahụ aka adaịghị mma.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

@HormoB kwuru na ụta diri nne nwa ahụ ma dịkwara ụlọakwụkwọ Queens college.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Mana @ebelee_ kwuru na nwaanyị ahụ bịara ịchekwa ya makana e nwereike itigbu ya.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

@Darablaqie kwuru na-ekwesiri inye nwata akwụkwọ ahụ ohere ka o hịchapụ ihe niile ahụ ọ kwanyere karịa ma ịchụpụ ya.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Ihe ụlọakwụkwọ ahụ kwuru maka ihe a merenu

Akụkọ ka na-abịa dịka anyị na-agba mbọ ịnụta onu ndị isi ụlọakwụkwọ Queens college.

Akụkọ ndị ga-amasị gị

Aha onyonyo, Di na nwunye mụrụ nwa ka afọ 17 gachara