Omoleye Sowore: 'Ngagharịiwe a na-akwado bụ mgba okpuru megide obodo'

Onyeisi ndị uweojii bụ Mohammed Adamu ezipụla ozi katọrọ atụmatụ ngagharịwe nke a na-akwado ịme na Naịjirịa
Ọ kpọrọ ya mgba okpuru megide obodo nke ga-ebute ntaramahụhụ nke bụ Treasonable Felony na Bekee.
Cheta na akụkọ pụtara n'ụtụtụ na-akọwa na DSS anwụchiela Omoyele Sowore bụ onye kpọrọ oku maka ya bụ ngagharị iwe
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
N'akụkọ ọzọ atọghapụla ụkọchukwu ise nke ụlọụka Redeemed bụ ndị a tọrọ dịka ha na-aga emume ụlọụka ha n'okporoụzọ Sagamu na Ore n'ụbọchị Fraide gara aga.
Ihe na-afịọ n'ala Igbo

Ndị niile si Anambra a ga-Enugwu nakwa ndị si Enugwu a ga-Anambra na-atakụta ya kọnkịrị ugbua dịka ha tọrọ n'ọkpọrọụzọ Enugwu Ọnịcha n'ihi ụzọ adịghị mma.
BBC Igbo nụrụ na ụfọdụ ndị mmadụ tọrọ na ya bụ ụzọ kemgbe abalị Fraide.
Na mba ofesi,
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Ngaghariwe a na-eme na mba Hong Kong ebirila ọkụ ugbua dịka ndị uweojii malitere ịgba ndị na-agagharị anwụrụ anya mmiri na mba ahụ taa.
Cheta na o ruola izuụka itoolu kemgbe ngagharị iwe a bidoro.
N'egwuregwu,
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
John Obi Mikel, Ogenyi Onazi nakwa Anthony Nwakwaeme amalitela ọzụzọ na otu Trabzonspor nke mba Turkey dịka a na-akwado ibido afọ ọhụrụ ọzọ n'egwuregwu bọọlụ.
Akụkọ BBC Igbo na nkeji
DSS e ji Sowore?

Akụkọ anyị na-eso na soshal midia na-akọwa na ndị a na-eche na ha si ngalaba nchekwa obodo akpọrọ DSS nwụchịrị Omoyele Sowore bụ onye zọrọ ọchịchị ị bụ onyeisiala Naịjirịa n'okpuru patị African Action Congress (AAC) n'abalị Fraịde.
Dịka ụlọ ntaakụkọ Sahara Reporters dere na ndị DSS nwụchịrị Sowore n'ọnụ ụtụtụ Satọde were nakọro ya nkwenti ya.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii bụ Frank Mba sị ya amaghị maka nwụchị Sowore.
Ugbua, ọtụtụ mmadụ na-etinye ọnụ n'okwu a ma na-asị ka atụghapụ ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4

End of X post, 5

End of X post, 6
Onwebeghị ihe gọọmentị kwuru maka okwu a.
Ụzo si Ibadan gawa Legọs ka ga-emepe ruo Sepụtemba
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
Ndị na-esi ụzọ si Legọs gawa Ibadan eme njem ka nwere ohere ịchị ọchị ka gọọmentị kagburu atụmatụ imechi ya bụ ụzọ.
Ọ bụ n'ụbọchị nke atọ nke ọnwa Ọgọst ka gọọmentị sị na-aga imechi ya bụ ụzọ inye ohere ọrụ a na-arụ na ya, mana ọ ga-amalitezi ụbọvhị abụọ nke onwa Seputemba
Ndị NUPENG awụsala ọwa maka abụbọ ọrụ
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8
Ndị otu jikọtara ndị orụ mmanụ agbidi a na-akpọ NUPENG ekwuola na ha agaghị agbakwa abụbọ ọrụ.
Ha kpebiri nke a dịka ha na Chevron nwere mkparịta uka maka ndi ha chọrọ ịchụ.
N'ofesi,

Ndị agha na-achị mba Sudan na otu jikọtara ndị ndọrọndorọ na anọghi n'ọchịchị enwela nkwekọrịta maka ọchịchị mba ahụ.
Nkwekọrịta bụ na a ga-ahọpụta ndị agha ise na ndị nkịtị isii ga-achị mba Sudan ruo afọ atọ tupu ndi agha enyefee ọchịchị n'aka ndị nkịtị.
N'egwuregwu,

Ebe foto si, EPA
Onye egwuregwu bọolụ ama ama bụ Lionel Messi agaghị agbara obodo ya bụ Argentina bọọlụ ruo onwa atọ.
Nke a bụ maka mmachi ngalaba n'ahụ maka egwu bọọlụ na South America a na-akpọ Conmebol machiri ya maka ebubo nrụrụ aka o boro ha.
Gee nkeji BBC ebe a: