Leah Sharibu: Ndị mmadụ ejighị ụbọchị ncheta ọmụmụ ya gwu egwu

Ebe foto si, TheCable
Ihe mberede abụghị ihe onye ọbụla na-ekpe ekpere ka ọbiara ya.
Mana ọ dịka nke biara Leah Sharibu emeela ka ụwa niile mara onye ọ bụ ma na-akwanyere ya ugwu.
Dịka a na-eme emume ncheta ụbọchị ọmụmụ ya nke afọ iri na isii , ọtụtụ ụmụ Naịjirịa gụnyere ndị ama ama edepụtala ebum n'obi ha gbasara etu Sharibu si ka norọ n'aka ndị ntọ ya.
Cheta na Leah Sharibu so na ụmụakawụkwọ Dapchi otu nari na iri atọọrọ na Yobe steeti n'ụbọchị iri na itoolu nke ọnwa Februarị nke afọ 2018.
Mana ruo ugbua atọghapụbe Leah Sharibu dịka atọghapụrụ ụmụakwụkwọ ruru otu narị na asaa.
Lekwa ka ndị mmadụ si echeta ụbọchị ọmụmụ ya nke afọ iri na isii
@renoomokri mere ihe puru iche n'elu twitter.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
@obyezeks si na ọ bụ ihe ọjọ na onyeisiala kwere nkwa na ọ ga-agba mbọ hụ na atọghpụrụ Leah Sharibu mana ruo taa omebeghị ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@YemieFASH kwuru na o ji ohere echetara gọọmenti na ha gbaa mbọ hụ na atọghpụrụ Leah onye ka nọ n'aka ndị ntọ ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@Kinging_David kwuru na Leah Sharibu bụ onye na-akpalite mmụọ ndị mmadụ maka etu o si jụ ịgbajọ okwukwe ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
@teddyonah na-ekpe ekpere ka Chukwu mee ka atọghapụ nwata akwụkwọ a.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Nti nille ka gho oghe ị nụ ihe ụlọọrụ onyeisiala ga-ekwu maka ya mberede Leah Sharibu.









