Ndị Naijiria akpọọla oku ka a tọpụ Leah Sharibu

Nwakwụkwọ Dapchi
Nkọwa foto, N'ọnwa Maachị 21, nke afọ 2018, ndị Boko Haram tọpụrụ ụmụakwụkwọ ụmụnwaanyị ndị Dapchị ha tọrọ dị 101 ghara Leah Sharibu
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Taa Monde, ụbọchị 14 nke ọnwa Mee 14 ka Leah Sharibu gbara afọ iri na ise (15)

Ọtụtụ otu na ndị Naijiria akpọrọ oku ka aka ji nwata Dapchi ahụ hapụ ya.

Leah, onye nọrọ abalị iri asatọ na atọ n'aka ndị Boko Haram so n'ime ụmụakwụkwọ Dapchi otu narị na iri (110) ndị Boko Haram tọrọ na ọnwa Februwarị afọ a.

A tọpụrụ ndị ọzọ ma kpachie nwata ahụ n'ihi na ọ jụrụ ịgọnahụ Kraistị.

N'ihe nkiri na-efegharị na soshal midia, nna Leah bụ Nathan Sharibu bekuru Gọọmenti etiti ka ha gbalia hụ na nwa ya nwaanyị nwere onwe ya.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Ọtụtụ otu jikwa ncheta ọmụmụ Leah were kpọọ oku n'igwe okwu Twitter ka a tọrapụ ya.

Otu jikọrọ ndị otu Kraist mbaụwa a kpọrọ, Christian Solidarity Worldwide (CSW), amalite ime ka ọha nụrụ olu ha na soshal midia dịka ha na-eti mkpu ka a tọhapụ Leah Sharibu.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Skip X post, 4

End of X post, 4

Ebe ndị ọzọ jikwa oge a were kpere nwata ahụ ekpere ka Chineke gbapụta ya.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Skip X post, 6

End of X post, 6

Skip X post, 7

End of X post, 7

Akụkọ ga-amasị gị: